Reece James nwere Ike I so na ndi ga-agbaso fullham boolu na ngwusi izu uka a
Chelsea FC Igbo
Maka ihe niile gbasara ndi otu egwuregwu Chelsea.
18/01/2023
Mudryk onye egwuregwu boolu ohuru e si na otu egwu boolu shakhtar Donestk nke mba Ukraine zuta na nso nso a
18/01/2023
Graham potter onye ndu ndi Chelsea anoghi na ezi onodu ugbu a gbasara otu ndi otu egwuregwu Chelsea ji agba boolu na nso nso a😥💔
18/01/2023
Anyi agaghi echefuli nwoke a 💝
18/01/2023
Otu egwu boolu Chelsea na-etinye na okwu gbasara Declan Rice onye otu egwu boolu ndi Westham, Ndi otu egwu boolu Arsenal o dikwa njikere ha na Chelsea igba mgba a?
18/01/2023
Odogwu Tiago Silva, ka na agbasikwa boolu ike ka onye na erubeghi afo iri ato(30)
Click here to claim your Sponsored Listing.
Location
Category
Telephone
Website
Address
Accra